XMIEDEREDE Mbunuche nchqcha a bx inyochq mmetxta usoro nkuzi mgbado xkwx n’qrx n’ihe nnweta n’ule xmxakwxkwq siniq sekqnd[r[ n’qmxmx edemede Igbo n’Okpuru Qch[ch[ Nsxka. O bukwuaz[ n’obi [mata ka …
MMETA NKE ỌMA N’ỤTỌASỤSU N’ULE SEKỌNDỊRỊ: NTỤLE ULE ỤMỤ AKWỤKWỌ ASỤMABỤỌ NA ZOONU MMỤTA NSỤKA DỊ NA STEETI ENUGWU
OZI EKELE Ana m enye Chukwu Nna, Chukwu Nwa na Chukwu Mụọ Nsọ ekele maka otu ha si duo m ruo na ngwụcha ihe ọmụmụ a, tụmadị mgbe ekwensụ kwadoro ịnara m ndụ n’ike site n’ihe mberede nke okporo ụzọ. …