ISI NKE MBỤ OKWU MMALITE Ntọala Nchọcha Ọgụgụ bụ otu n’ime nka onye na-amụ akwụkwọ kwesiri inweta n’ogo praịmarị. Nke a bụ ihe dị oke mkpa n’ebe ihe ọmụmụ ndị ọzọ dị bụ nke ọ ga-ahụta onwe ya …
MMETA NKE ỌMA N’ỤTỌASỤSU N’ULE SEKỌNDỊRỊ: NTỤLE ULE ỤMỤ AKWỤKWỌ ASỤMABỤỌ NA ZOONU MMỤTA NSỤKA DỊ NA STEETI ENUGWU
OZI EKELE Ana m enye Chukwu Nna, Chukwu Nwa na Chukwu Mụọ Nsọ ekele maka otu ha si duo m ruo na ngwụcha ihe ọmụmụ a, tụmadị mgbe ekwensụ kwadoro ịnara m ndụ n’ike site n’ihe mberede nke okporo ụzọ. …